Chorus:;
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh …
Onye ejina ya mee onu n'uwa aaa
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh…..
Ma na ejina ya mee onu n’nwa aaaa
Okwa Chukwu na-eme Eze ehhhhhhh
Okwa Chukwu na-eme Eze n'uwa oooo
Onye ejina uwa mee onu eh eh eh eh eh eh....
Okwa Chukwu na-eme ehhhhh
Okwa chukwu na-eme...
- Release Date:May 10, 2023





