Nwanne eweliwe na m na agba
Obu n'ego adirom n'akpa
Ikpokwanum na mụ ga aza
Ma ikwo okwu billing na mụ g'agba
Jukwa ese mua enwelo asa
Maka mua achoro drama
I just want my money ka Odim n'akpa
Sapa choziri ịgba m ara
Sapa aburo anu tata
Ojim egwuregwu kam bu nwata
Ụtụtụ n'abali,mmua no n'akwa
M'na ju kedu...
- Release Date:January 3, 2026




