|
|
Upload
Nwanyi oma by Edujudex
Nwanyi oma by Edujudex

EdujudexNwanyi oma

EdujudexNwanyi oma

0:00
0.00% played
0:00

Uploaded By

VIEW PROFILE
Avatar

77 Followers

A song of love and affection Lyrics Intro (Magic) Nwanyi oma oh (oma) Nye m aka gi ka m bia I kpokwa m mza Lekele m anya biko a Verse 1 Nwanyi oma biko nyegodi m chance (chance) Chefukwa ndi asa umu nwa busikwa my past (past) I sikwa m I do m ga run the matter fast All your bills ga bu si my tax and my tithe (ok naw) Mma gi di ka nwata batara uwa taa taa Njiko anyi ga di so strong ka figure one As my queen, I go be your king and cabinet Our story and memories ama gbanwu kwa last (1,2,3,4) Chorus Lekele nwanyi oma Onye na enye m obi uso I na enye m ihe oma Asa mkpete I bu nke m oh Nke m oh Asa mkpete I bu nke m oh Nke m oh Asa mkpete I bu nke m oh Verse 2 Lekele nu nwanyi di mma Lekele na nwanyi amaka Sigodi na i bu nke m oh Adighi agbacha ya ka oso
  • Release Date:October 27, 2022
  • Album:My Outset
  • Producer:Chuks (Magic)
  • Genre:Afrosounds
2.41KTotal plays
21Likes
3Re-Ups
8Playlist Adds