Uploaded By
VIEW PROFILE
38 Followers
🔥 **IGBO STREET MIX 🔥 Ọ BỤRỤ NA Ị MAKA, Ị MAKA! 🥶💯**
Ndị nke anyị, unu kpọkọtanụ onwe unu! 😈🔊
Ego dị na vibe, swag dị na ụkwụ, egwu na-akụ n’ọkpụkpụ! 🥁💥
**Onye anaghị agba egwu, ka ọ pụọ n’ụzọ! 😂🔥**
Nwa Afọ Igbo anaghị eme egwu ọchị! 🦅👑
Ọ bụ street, ọ bụ culture, ọ bụ madness! 🤯💣
🎧 DJ JENZY — ỌKWA CHINEKE!
📢 Ọ dịghị dulling, naanị ọkụ na vibe! 🔥🚀
#IgboStreetMix #DJJenzy #IgboVibes #NdiIgbo #StreetAnthem #NoDulling #OdogwuVibes 🦅🔥
- Release Date:October 11, 2026
- Genre:DJ Mix
