Uploaded By
VIEW PROFILE
1.74K Followers
Ahhhh, ah-ah
Aha, ah
Onye ego
Oburu na m ga adi
Ka n diri na ego (ye)
Oburu na m ga anwu
Ka m nwuo na ego
Oburu na Jehovah ga efi m
Ga efi m oh
Ka ofie m na ego (ye)
Oburu na Chukwu choo ka m diri
Oburu na Chukwu choo ka m biri
Ka m diri na ego
Maka anything melu aka m metu
Metu million dollars
M ga ekokwanu eko ohhh
Anything melu aka m metu
Metu, metu, aka mu metu
M ga agbakwa na eko
So oburu na m ga adi
Ka m diri na ego (ye)
Oburu na Chukwu Nna ga efi
Ka ofie na ego
Nwanne amaghikwa m maka gi
Ibu onye nko (ye)
Nwanne amaghikwa m maka gi
Achoo m ibu kwa onye ego
Onye ego
N’ighi money matter (money matter)
Adighi m alaluzi ula
My body don dey shiver
Just wanna become a star
Been on my knee praying to Jah
Coz matter n’ga eme elika
And ife oga eli ebuka
Oburu na Chukwu choo ka m diri
Oburu na Chukwu choo ka m biri
Ka m diri na ego
Maka anything melu aka m metu
Metu million dollars
M ga ekokwanu eko ohhh
Anything melu aka m metu
Metu, metu, aka mu metu
M ga agbakwa na eko
So oburu na m ga adi
Ka m diri na ego (ye)
- Release Date:June 18, 2026
- Producer:Fanobeatz
- Genre:Hip-Hop/Rap







0 comments