Verse 1
Chukwu na-enye ndu
Onye na-enye ike
Ome mgbe onyiri dike
Aka na-ebu agha
Ike n’onwe ya
Aka na-agwo oria
Chim, anyi na-akpo gi
Ikuku oma na-enye ndu
Chorus
Ikukuoma na-enye ndu (3x)
Chi ka dibia, Odogwu!
Verse 2
Chukwu ka dibia
Odogwu akataka
Okwerenkwa mee ya
Ikuku oma na-enye ndu
I mere...
- Producer:Martins
- Release Date:September 18, 2023Ⓡ
- Album:Unchangeable Changer


