Uploaded By
VIEW PROFILE
85 Followers
Ogbajue doro kpoba jehova onye na eme ihe siri ike, chukwu na aza epkere chukwu na agwo oya Tara oji chinedumO. Ogbajue doro kpoba yaweh onye na eme ihe siri ike, chukwu na aza epkere chukwu na agwo oya Tara oji chinedumO,
You give me all the power to conquer all my enemies that wanna push me down down law back to sender,
Ife gadi gadi, mmu na gi dady, dady consol me I wanna sweet like ofe ogiri, for this money I nogo gbue mmadu bunyem ike, egbe belu ugo belu kama fa belu iche iche,
Chukwu na agwo oya Tara oji e, chukwu na enyere ndi ya aka e, chukwu na azanum ekpere o, ChinaedumO hmm ee, ogbajue doro kpoba yaweeh chukwu nah edu ndi ya ije,
Ogbajue doro kpoba chineke onye na eme ihe siri ike, chukwu na aza epkere chukwu na agwo oya Tara oji chinedumO, Ogbajue doro kpoba chineke ony
- Release Date:August 25, 2021
- Producer:Meezmen production
- Genre:Hip-Hop/Rap








0 comments